You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Amaala nwaanyị Naijiria ikpe na Briten maka mgbere agbọghọ
Mgbe e biputara ya
A mara otu nwaanyị onye nọọsụ ikpe na mba Briten maka ịgba mgbere ụmụagbọghọ.
A mara Josephine Iyamu ikpe maka ịkpọbụ ụmụagbọghọ Naijiria mba Jamani ị ga rụ ọrụ dịka akwụna.