You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Gịnị bụ 'Manage' n'asụsụ Igbọ?
Mgbe e biputara ya
'Manage' bụ okwu bekee na abanyekarị ọtụtụ mmadụ n'ọnụ.
Mana ị mara ihe ọ pụtara n'ezie?
BBC nwalere ka ụfọdụ ndị Igbo siri matabe asụsụ Igbo site na ị jụ ha ihe 'Manage' pụtara n'Igbo.
Lee ọsịsa ha n'ihe nkiri a: