You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Kelechi Iheanacho emeela ihe eji kpụrụ ya n'ọnụ
Mgbe e biputara ya
Kelechi Ịheanachọ nyere goolu ka Leicester City na Fleetwood gbaa asompị nke atọ FA mere ka ọ bụrụ onye mbụ eji Video Assistant Referee kwudo goolu ya.
Ịheanachọ bụ onye nke mbu onye inyemaka nke na-ahụ maka ihe onyonyo ogbu bọọlụ nyere efe ị nye goolu.
Iheanacho nyere goolu nke a mgbe Islam Slimani gbara onye nke a bọọlụ.
Okwu tebinitere na ya bụ asọmpị mgbe onye ogbu bọọlụ kagburu otu goolu maka mmehe akpọrọ offside.
Nke a bụ ugboro atọ a na-anwa ọrụ aka onye inyemaka nke na-ahụ maka ihe onyonyo ogbu bọọlụ na asọmpị bọọlụ n'ime onwa nke a.