You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Federer ebuliela iko egwuregwu Australian Open
Mgbe e biputara ya
Roger Federer meriri Marin Cilic na asọmpị ikpe-azụ ịjị were merie asọọmpi Tennis nke a na-akpọ 'Australian Open'.
Federer malitere ịbe akwa mgbe ebunyere ya iko mmeri nke a, ndị mmadụ akpọọa ya "onye dị obi ume ala".
Oji ohere a were kene ndị kwudoro ya n'azụ na sị ha "Daalụụ nụ, ahụrụm ụnụ n'anya".
Mmeri ya nke a n'ewu ewu n'elu ssocial media.