'Chakwasa ịba lasa ọkụ dika esi mee Ebola'

Aha onyonyo, 'Chakwasa ịba lasa ọkụ dika esi mee Ebola'
Mgbe e biputara ya

Ọrịa ịba lasa kana kpa mkpamkpa na Naịjirịa mana ndị ọrụ ahụike enyela ụzọ ole na ole ị ga-eji gbochi ya.