BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Gọọmenti akwụsịtụla onyeisi ụlọọrụ NSCDC na Niger state ọrụ maka ọnwụ mmadụ 37
Nke a bụ akụkọ maka mmadụ 37 nwụrụ n'ụlọọrụ NSCDC na Niger state nke mere Gọọmenti ji kwụsịtụ Suberu Siyaka Aniviye ọrụ dịka onyeisi ụlọọrụ NSCDC na steeti ahụ.
Gịnị na-esere ndị mba China na ụmụ Nigeria n'ahịa Trade Fair dị na Lagos steeti?
Akụkọ maka ngagharịiwe ụmụ Nigeria na-azụ ahịa mere megide ndị mba China n'ahịa Trade Fair dị na Lagos steeti
Ihe NLC na ndị Ọwụwa Anyanwụ chọrọ n'aka gọọmentị dịka ọnụahịa mmanụ ụgbọala rịrị ruo N1400
N'ozi nke otu ahụ wepụtara n'ụbọchị Wenezde nke onyeisi ha bụ Joe Ajaero binyere aka, otu NLC kwara arịrị na ọnụahịa mmanụ ụgbọala eruola N1,430 maọbụ karịa ma rụtụ aka na nke a ebutela oke ahụhụ nye ọha ụmụ Naịjirịa dịka ọ metụtara ụgwọọnwa ndị ọrụ na ọnụahịa ihe na-ada n'ahịa.
Ihe na-eme ugbua n'esemokwu Peter Obi na Chukwuma Soludo
Gọọmenti nk e Charles Soludo nke Anambara Steeti ekwuola na ha ka na-akwụghachi ụgwọ ọchịchị ndị pụrụ apụ na steeti ahụ jikọrọ nke gụnyere nke Peter Obi.
Olu Jacobs bụ ezigbo nna m ukwu n'ihe gbasara ime ejije - Kanayo O Kanayo
Maazị Kanayo kọwara Olu Jacobs dịka ngọzi nyere ya, ma kwuo na ọ na-enye ya nnukwu ọṅụ oge ọbụla ya na Olu Jacobs mekọrọ ejije.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 17, 2026, Duration 1,04
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde Septemba 17, 2026.
Ndị uweojii ejidela Olivia Patrick, ThankGod Mourice maka ebubo igbu onye uweojii n'Imo steeti
Akụkọ etu e si jide ụmụnwoke abụọ maka ebubo igbu onye uweojii n'Imo steeti
Poco Lee: Ụlọikpe mba Britain eyigharịala ikpe ya ruo ọnwa Febụwarị 2027
Nke a bụ akụkọ maka ikpe Poco Lee bụ ọgba egwu a ma ama na-aga n'ihu n'ụlọikpe dịka ọ na-azara ọnụ ya maka e bubo ịdịla nwaanyị n'ike na mba Ingland.
E nweela ụjọ na South Africa n'ihi etu e si egbu ụmụnwaanyị aghara aghara
Ndị nnyocha na-agbalị ịchọpụta ọnọdụ butere ọnwụ mmadụ ndị ahụ nakwa iji mara ma o nwere ihe jikọtara ha.
Odogwu Asaba: Ndị ọkaiwu kwuru na ụlọikpe enyeghị ya ntọhapụ beelu n'ihi nchekwa
Akụkọ banyere ikpe Odogwu Asaba na-aga n'ihu n'ụlọikpe dị na Delta steeti
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.














































