Akwamozu okosisi ala Igbo

Aha onyonyo, Ị ma na akwamozu otu onye nwere ike ị bụ 'nke mmadụ niile'
Mgbe e biputara ya

Ọtụtụ ihe bụ ihe a ga-eji cheta Sir Godson Ejidike Oguine bụ onye mbụ bidoro azụmahịa latrịk na mpaghara ọwụwa anyanwụ n'ala Naịjirịa.