Ezinaụlọ: Onye kachasị emefu ego n'etiti di na nwunye?

Aha onyonyo, Ezinaụlọ: Onye kachasị emefu ego n'etiti di na nwunye?
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụ banyere onye kachasị edokwa ego n'etiti di na nwunye.

Ọtụtụ ndị mmadụ kwupụtara uche ha banyere ajụjụ a.

Kirie ihe ha kwuru.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: