Ọja Festival 2018: Mgbe asụsụ Igbo turu ugo

Aha onyonyo, Emume Oja n'Enugwu
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo gara emume ọja n'Enugwu nke afọ a.

Kirie ihe anyị hụru na ya bu emume eji akwalite asụsụ na omenala Igbo.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: