Peter Obi : Ihe ka wute bụ ego ndị mmadụ mefuru maka ntuliaka a
Mgbe e biputara ya
Osote onye na-azọ ọkwa onyeisiala n'aha PDP bụ Peter Obi gwara BBC Igbo n'Agulu, Anambara steeti bụ obodo ya na ihe ka wute ya bụ ego ndị mmadụ mefuru maka ntuliaka a.