Indecent dressing: Kedụ onye ka eghewe ahụ oghe n'ejiji ha?

Aha onyonyo, N'etiti nwoke na nwaanyị kedụ onye ka eghewe ahụ oghe n'ejije ha?
Mgbe e biputara ya

N'Uche Ntorobia nke izu a, Umụ afọ igbo nọ na mahadum tinyere ọnụ n'okwu banyere ụdị akwa ndị ọgbọ ha na-eyi na-eghewe ahụ ha oghe.