Femi Fani Kayode: Ihe m jụrụ ya gbawara ya obi

Aha onyonyo, Femi Fani Kayode: Ihe m jụrụ ya gbawara ya obi
Mgbe e biputara ya

Onye ntaakụkọ 'Daily Trust' bụ Charles Eyo akọwala ihe mere n'etiti ya na Femi Fani Kayode bụbu mịnịsta njem ụgbọelu n'oge mgbasaozi na Kalaba n'ụbọchị 20 ọnwa Ọgọstụ.