Lee etu ndị mmadụ si atapị akụkọ egwuregwu bọọlụ
Mgbe e biputara ya
Ndị ọgba bọọlụ Naịjirịa bụ Super Eagles menyere ọtụtụ ndị mmadụ obi aṅụrị ka ha buliri iko nke Olimpiks n'afọ 1996.
Ndị mmadụ ka na-echeta ya ruo ugbua, ọkachasị etu ha si merie mba Brazil nakwa mba ndị ọzọ e ji bọọlụ mara.
Ndị a nọ n'ihe nkiri a gosiri obi aṅụrị ha site n'ijije ihe mere tupu ndị Super Eagles emerie ma bulie iko ahụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:



