Akụkọ dị mkpa - Septemba 9, 2026

Aha onyonyo, Akụkọ dị mkpa - September 9 2026
Akụkọ dị mkpa - Septemba 9, 2026
Mgbe e biputara ya

Gee ihe na-eme n'ụwa taa n'otu nkeji:

  • Ụlọọrụ Amnesty International nakwa ndị ọzọ ọnụ na-eru n'okwu ekwuola na o nweghị nwaafọ Naịjirịa ọbụla kwesịrị ịnara ikike maọbụ maa ọkwa tupu ọ gaa na mpaghara Naịjirịa ọbụla n'agbanyeghị ma ha na-azọ ọchịchị.
  • Nke a bụ n'ihi ndị akpụobi nọchiri okporoụzọ Gboko dị na Makọdị, isi obodo Benue steeti n'ụbọchị Tuzde 8 Septemba 2026 ma gbochie ahịrị ụgbọala Peter Obi ịgafe oge ọ na-aga njem nleta na steeti ahụ nakwa ihe gọọmenti steeti ahụ kwuru na ha amaghị na Peter Obi na-abịa.
  • Ọnuahịa otu barel mmanụ na mbaụwa akarịala otu narị dọla n'ụbọchị Wenezde 9 Septemba 2026, dịka esemokwu dị n'etiti mba Amerịka na Ịran na-akawanye njọ.
  • Ihe ọzọ sokwa bute nke a bụ mwakpo ndị otu Houthi nke mba Ịran kwadoro na-eme ụgbọmmiri dị iche iche n'osimiri Red Sea dị na mba Saudi Arabia.

Soyere anyị na websaịtị, Instagram, Facebook na WhatsApp chanelụ maka akụkọ niile na-eme n'ụwa.

Foto e dere Akụkọ dị mkpa
Pịa aka ebe a ka i soro BBC News Igbo na Whatsapp
Nkọwa foto, Pịa aka ebe a ka i soro BBC News Igbo na Whatsapp
BBC IGBO
Nkọwa foto, Whatsapp Chanelu BBC IGBO