Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ihe mere anyị ji malite ọgbakọ ekpere NSPPD - Pastor Jerry Eze
Ihe mere anyị ji malite ọgbakọ ekpere NSPPD - Pastor Jerry Eze
Mgbe e biputara ya
Pastor Jerry Eze bụ onyeisi ụlọ ụka Streams of Joy International na-ahazi ekpere NSPPD n'ịntanetị kọwara ụlọmgbasa ozi BBC Igbo ihe mere o ji malite ọgbakọ ekpere NSPPD.
Kirie ya n'uju ebe a.