Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Gafee Vidio ma gaa n’ihu

Vidio

  • Ụmụnwaanyị na-atụtu mkpụrụ osikapa n'Abakaliki dị n'Ebonyi State
  • Ebe ụgbọelu ndịagha Nigeria kpọkasịrị n'Ondo State
  • Mmadụ 25 nwụrụ oge ụgbọelu Nigerian Air Force kpọkara n'Ondo Steeti
  • Peter Obi ji aha NDC azọ ọkwa Onyeisiala Nigeria
  • Military air crash: Ihe i kwesịrị ịma gbasara ụgbọelu ATR 42-500
  • Mmadụ ọbụla ikwu na Lagos bụ 'no man's land' bụ mkpaarị - Rhodes-Vivour
  • Ihe ndị uweojii na osote gọvanọ Anambra Steeti gwara ndị Aguleri na Umuerim
  • Ihe mere ọtụtụ mmadụ alụbeghị di maọbụ nwunye - Kingsley Okonkwo
  • Ndị uweojii Naịjirịa
  • Obodo Nneato dị n'Abia steeti
  • Etu ọnọdụ dị na Portharcourt dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa n'ebe ahụ
  • Uche Nnaji
  • Foto Gọvanọ Charles Soludo na nwunye ya Nonye Soludo
  • Ebe a hụrụ okporo isi ndị ahụ
  • Foto otu nwaanyị na-ekiri kere agwa na-acha ọbara ọbara n'isi ya
  • Alex Onyia bụ onye hiwere asọmpi 'South-East Mathematics Olympiad'
  • Ndị BBC gbara ajụjụ ọnụ
  • Ọ bụ m na-ahazi ejiji di m - Nwunye Olu of Warri
  • Eze ndị Warri na nwunye ya
  • Etu ọrụ idozi akwammiri 'Niger Bridge' a kwụ ugbua

Akụkọ akachasị gụọ